Native Bible

Luke 8:55 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mmụọ ya lọghachiri, o bilitekwara mgbe ahụ. Ọ gwakwara ha ka ha chọọrọ ya nri ka o rie.

Luke 8:55 in English

Luke 8:55 · Berean Standard Bible

Her spirit returned, and at once she got up. And He directed that she be given something to eat.

Context

53Ha chịrị ya ọchị, nʼihi na ha matara na ọ nwụrụ anwụ. 54Ma o jidere ya nʼaka, sị, “Nwa m, bilie!” 55Mmụọ ya lọghachiri, o bilitekwara mgbe ahụ. Ọ gwakwara ha ka ha chọọrọ ya nri ka o rie. 56Ihe a gbara ndị mụrụ ya gharịị ma ọ nyere ha iwu ka ha ghara ịkọrọ onye ọbụla ihe mere. 8:10 Aịz 6:9 8:26 Nʼakwụkwọ ochie ụfọdụ, ị nwere ike hụ Gadarin.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.