Native Bible

Luke 8:56 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe a gbara ndị mụrụ ya gharịị ma ọ nyere ha iwu ka ha ghara ịkọrọ onye ọbụla ihe mere. 8:10 Aịz 6:9 8:26 Nʼakwụkwọ ochie ụfọdụ, ị nwere ike hụ Gadarin.

Luke 8:56 in English

Luke 8:56 · Berean Standard Bible

Her parents were astounded, but Jesus ordered them not to tell anyone what had happened.

Context

54Ma o jidere ya nʼaka, sị, “Nwa m, bilie!” 55Mmụọ ya lọghachiri, o bilitekwara mgbe ahụ. Ọ gwakwara ha ka ha chọọrọ ya nri ka o rie. 56Ihe a gbara ndị mụrụ ya gharịị ma ọ nyere ha iwu ka ha ghara ịkọrọ onye ọbụla ihe mere. 8:10 Aịz 6:9 8:26 Nʼakwụkwọ ochie ụfọdụ, ị nwere ike hụ Gadarin.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.