Luk 3:23
Luke 3:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jisọs agbaala ihe dị ka iri afọ atọ mgbe o bidoro ọrụ ya. Ọ bụ nwa (dịka ndị mmadụ chere) Josef, onye bụ nwa Heli;
Luke 3:23 in English
Luke 3:23 · Berean Standard Bible
Jesus Himself was about thirty years old when He began His ministry. He was regarded as the son of Joseph, the son of Heli,
Context
21Mgbe e mechara ndị niile baptizim, ma mechakwa Jisọs baptizim, mgbe ọ na-ekpe ekpere, eluigwe meghere. 22Mmụọ Nsọ sikwa nʼelu rịdata dị ka nduru, bekwasị ya, mgbe ahụ, otu olu sitere nʼeluigwe daa sị, “Ị bụ Ọkpara m, onye m hụrụ nʼanya, ihe gị dị m ezi mma.” 23Jisọs agbaala ihe dị ka iri afọ atọ mgbe o bidoro ọrụ ya. Ọ bụ nwa (dịka ndị mmadụ chere) Josef,
onye bụ nwa Heli; 24Heli abụrụ nwa Matat,
nwa Livayị, nwa Meliki,
nwa Janayi, nwa Josef; 25nwa Matatiyas, nwa Emọs,
nwa Nehum, nwa Esili,
nwa Nagayị;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.