Native Bible

Luke 3:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Heli abụrụ nwa Matat, nwa Livayị, nwa Meliki, nwa Janayi, nwa Josef;

Luke 3:24 in English

Luke 3:24 · Berean Standard Bible

the son of Matthat, the son of Levi, the son of Melchi, the son of Jannai, the son of Joseph,

Context

22Mmụọ Nsọ sikwa nʼelu rịdata dị ka nduru, bekwasị ya, mgbe ahụ, otu olu sitere nʼeluigwe daa sị, “Ị bụ Ọkpara m, onye m hụrụ nʼanya, ihe gị dị m ezi mma.” 23Jisọs agbaala ihe dị ka iri afọ atọ mgbe o bidoro ọrụ ya. Ọ bụ nwa (dịka ndị mmadụ chere) Josef, onye bụ nwa Heli; 24Heli abụrụ nwa Matat, nwa Livayị, nwa Meliki, nwa Janayi, nwa Josef; 25nwa Matatiyas, nwa Emọs, nwa Nehum, nwa Esili, nwa Nagayị; 26nwa Maat, nwa Matatiyas, nwa Semein, nwa Josek, nwa Joda;

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.