Native Bible

Luke 3:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nwa Matatiyas, nwa Emọs, nwa Nehum, nwa Esili, nwa Nagayị;

Luke 3:25 in English

Luke 3:25 · Berean Standard Bible

the son of Mattathias, the son of Amos, the son of Nahum, the son of Esli, the son of Naggai,

Context

23Jisọs agbaala ihe dị ka iri afọ atọ mgbe o bidoro ọrụ ya. Ọ bụ nwa (dịka ndị mmadụ chere) Josef, onye bụ nwa Heli; 24Heli abụrụ nwa Matat, nwa Livayị, nwa Meliki, nwa Janayi, nwa Josef; 25nwa Matatiyas, nwa Emọs, nwa Nehum, nwa Esili, nwa Nagayị; 26nwa Maat, nwa Matatiyas, nwa Semein, nwa Josek, nwa Joda; 27nwa Joanan, nwa Resa, nwa Zerubabel, nwa Shealtiel, nwa Neri;

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.