Native Bible

Luke 23:56 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Emesịa ha laghachiri ga kwadoo mmanụ otite nke e tinyere ọtụtụ ụda. Nʼụbọchị izuike ha zukwara ike dịka ọ dị nʼiwu.* 23:17 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dịka ọ dị nʼakwụkwọ Mat 27:15 na Mak 15:6. 23:30 Hos 10:8 23:36 Mat 27:48 23:47 Maọbụ, onye aka ya dị ọcha 23:52 Jọn onye Arimatia bụ onye na-eso Jisọs na nzuzo Jọn 19:38. 23:54 Ndị na-edebe ụbọchị izuike nʼala anyị, na-akwadobe ihe ha niile nke ọma nʼụbọchị fụraịdee, nʼihi na ụbọchị izuike na-ebido nʼoge ọdịda anyanwụ nʼụbọchị ahụ. 23:56 Ọpụ 35:2 na Lev 23:3 nakwa Dit 5:14

Luke 23:56 in English

Luke 23:56 · Berean Standard Bible

Then they returned to prepare spices and perfumes. And they rested on the Sabbath, according to the commandment.

Context

54Ọ bụ Ụbọchị Nkwadebe maka ụbọchị izuike nke na-abịa nso.* 55Ndị nwanyị ahụ sitere Galili soro ya hụrụ ili ahụ, hụkwa otu e si nibe ahụ ya nʼime ya. 56Emesịa ha laghachiri ga kwadoo mmanụ otite nke e tinyere ọtụtụ ụda. Nʼụbọchị izuike ha zukwara ike dịka ọ dị nʼiwu.* 23:17 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dịka ọ dị nʼakwụkwọ Mat 27:15 na Mak 15:6. 23:30 Hos 10:8 23:36 Mat 27:48 23:47 Maọbụ, onye aka ya dị ọcha 23:52 Jọn onye Arimatia bụ onye na-eso Jisọs na nzuzo Jọn 19:38. 23:54 Ndị na-edebe ụbọchị izuike nʼala anyị, na-akwadobe ihe ha niile nke ọma nʼụbọchị fụraịdee, nʼihi na ụbọchị izuike na-ebido nʼoge ọdịda anyanwụ nʼụbọchị ahụ. 23:56 Ọpụ 35:2 na Lev 23:3 nakwa Dit 5:14

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.