Luk 23:55
Luke 23:55 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị nwanyị ahụ sitere Galili soro ya hụrụ ili ahụ, hụkwa otu e si nibe ahụ ya nʼime ya.
Luke 23:55 in English
Luke 23:55 · Berean Standard Bible
The women who had come with Jesus from Galilee followed, and they saw the tomb and how His body was placed.
Context
53Ya mere, o budatara ya fụchie ya nʼakwa ọcha linin, tinye ya nʼili e gwuru nʼọgba nkume, nke a na-etinyebeghị mmadụ na mbụ. 54Ọ bụ Ụbọchị Nkwadebe maka ụbọchị izuike nke na-abịa nso.* 55Ndị nwanyị ahụ sitere Galili soro ya hụrụ ili ahụ, hụkwa otu e si nibe ahụ ya nʼime ya. 56Emesịa ha laghachiri ga kwadoo mmanụ otite nke e tinyere ọtụtụ ụda. Nʼụbọchị izuike ha zukwara ike dịka ọ dị nʼiwu.*
23:17 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dịka ọ dị nʼakwụkwọ Mat 27:15 na Mak 15:6.
23:30 Hos 10:8
23:36 Mat 27:48
23:47 Maọbụ, onye aka ya dị ọcha
23:52 Jọn onye Arimatia bụ onye na-eso Jisọs na nzuzo Jọn 19:38.
23:54 Ndị na-edebe ụbọchị izuike nʼala anyị, na-akwadobe ihe ha niile nke ọma nʼụbọchị fụraịdee, nʼihi na ụbọchị izuike na-ebido nʼoge ọdịda anyanwụ nʼụbọchị ahụ.
23:56 Ọpụ 35:2 na Lev 23:3 nakwa Dit 5:14
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.