Native Bible

Luke 23:52 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwoke a gakwuru Pailet rịọọ ka e bunye ya ahụ Jisọs.*

Luke 23:52 in English

Luke 23:52 · Berean Standard Bible

He went to Pilate to ask for the body of Jesus.

Context

50O nwere otu nwoke aha ya bụ Josef, onye so nʼotu ndịisi ụlọ nzukọ. Ọ bụ ezigbo mmadụ na onye aka ya kwụ ọtọ. 51Ọ kwadoghị mkpebi ha na omume ha. Onye sitere Arimatia, nʼotu obodo ndị Juu, onye na-echere ọbịbịa nke alaeze Chineke. 52Nwoke a gakwuru Pailet rịọọ ka e bunye ya ahụ Jisọs.* 53Ya mere, o budatara ya fụchie ya nʼakwa ọcha linin, tinye ya nʼili e gwuru nʼọgba nkume, nke a na-etinyebeghị mmadụ na mbụ. 54Ọ bụ Ụbọchị Nkwadebe maka ụbọchị izuike nke na-abịa nso.*

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.