Luk 23:32
Luke 23:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha dukwaara mmadụ abụọ bụ ndị ohi gaa igbu ha na ya.
Luke 23:32 in English
Luke 23:32 · Berean Standard Bible
Two others, who were criminals, were also led away to be executed with Jesus.
Context
30Mgbe ahụ,
“ ‘ha ga-asị, ugwu ukwu niile, “Dakwasị anyị!”*
Sịkwa, ugwu nta, “Kpuchite anyị!” ’ 31Ya mere, ọ bụrụ na ha mee ọhịa otu a mgbe ahịhịa dị ndụ dị na ya, gịnị ga-emekwanụ mgbe ọ kpọrọ nkụ?” 32Ha dukwaara mmadụ abụọ bụ ndị ohi gaa igbu ha na ya. 33Mgbe ha bịarutere nʼebe a na-akpọ Okpokoro Isi, ebe ahụ ka ha kpọgidere ya nʼobe ya na ndị ohi abụọ ahụ. Otu nʼaka nri ya nke ọzọ nʼaka ekpe ya. 34Jisọs sịrị, “Nna gbaghara ha nʼihi na ha amataghị ihe ha na-eme.” Ha ji ife nza kee uwe ya nʼetiti onwe ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.