Luk 23:30
Luke 23:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, “ ‘ha ga-asị, ugwu ukwu niile, “Dakwasị anyị!”* Sịkwa, ugwu nta, “Kpuchite anyị!” ’
Luke 23:30 in English
Luke 23:30 · Berean Standard Bible
At that time ‘they will say to the mountains, “Fall on us!” and to the hills, “Cover us!”’*
Context
28Ma Jisọs tụgharịrị sị ha, “Ụmụada Jerusalem, unu eberela m akwa, kama beerenụ onwe unu na ụmụ unu. 29Nʼihi na oge na-abịa mgbe unu ga-asị, ‘Ngọzị na-adịrị ụmụ nwanyị aga, akpanwa ndị na-amụghị nwa, na ara ndị na-enweghị onye ṅụrụ ha.’ 30Mgbe ahụ,
“ ‘ha ga-asị, ugwu ukwu niile, “Dakwasị anyị!”*
Sịkwa, ugwu nta, “Kpuchite anyị!” ’ 31Ya mere, ọ bụrụ na ha mee ọhịa otu a mgbe ahịhịa dị ndụ dị na ya, gịnị ga-emekwanụ mgbe ọ kpọrọ nkụ?” 32Ha dukwaara mmadụ abụọ bụ ndị ohi gaa igbu ha na ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.