Luk 20:42
Luke 20:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Devid nʼonwe ya kwupụtara nʼakwụkwọ Abụ Ọma, sị: “ ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m, “Nọdụ ala nʼaka nri m
Luke 20:42 in English
Luke 20:42 · Berean Standard Bible
For David himself says in the book of Psalms: ‘The Lord said to my Lord, “Sit at My right hand
Context
40O nwekwaghị onye ọbụla jụrụ ya ajụjụ ọzọ. 41Ma ọ sịrị ha, “Olee otu ha si kwuo na Kraịst ahụ bụ nwa Devid? 42Devid nʼonwe ya kwupụtara nʼakwụkwọ Abụ Ọma, sị:
“ ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m,
“Nọdụ ala nʼaka nri m 43ruo mgbe m ga-eme ndị iro gị
ihe mgbakwasị ụkwụ nye ụkwụ gị.” ’* 44Devid nʼonwe ya kpọrọ ya ‘Onyenwe anyị.’ Oleekwanụ otu o si bụrụ nwa ya?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.