Luk 20:40
Luke 20:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O nwekwaghị onye ọbụla jụrụ ya ajụjụ ọzọ.
Luke 20:40 in English
Luke 20:40 · Berean Standard Bible
And they did not dare to question Him any further.
Context
38Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama ọ bụ nke ndị dị ndụ, nʼihi nʼebe ọ nọ mmadụ niile dị ndụ.” 39Ụfọdụ ndị ozizi iwu zara ya sị, “Onye ozizi, ị kwuru nke ọma.” 40O nwekwaghị onye ọbụla jụrụ ya ajụjụ ọzọ. 41Ma ọ sịrị ha, “Olee otu ha si kwuo na Kraịst ahụ bụ nwa Devid? 42Devid nʼonwe ya kwupụtara nʼakwụkwọ Abụ Ọma, sị:
“ ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m,
“Nọdụ ala nʼaka nri m
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.