Native Bible

Luke 20:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha sịrị ya, “Gwa anyị, olee ikike i ji na-eme ihe ndị a niile? Onye nyekwara gị ikike a?”

Luke 20:2 in English

Luke 20:2 · Berean Standard Bible

“Tell us,” they said, “by what authority are You doing these things, and who gave You this authority?”

Context

1Otu ụbọchị, ka ọ nọ nʼụlọnsọ ukwu na-ezi ndị mmadụ ihe na-ekwusakwa oziọma. Ndịisi nchụaja, na ndị ozizi iwu na ndị okenye bịakwutere ya. 2Ha sịrị ya, “Gwa anyị, olee ikike i ji na-eme ihe ndị a niile? Onye nyekwara gị ikike a?” 3Ọ zara ha sị, “Aga m ajụkwa unu otu ajụjụ. Gwanụ m, 4baptizim nke Jọn, o si nʼeluigwe ka o si nʼaka mmadụ?”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.