Native Bible

Luke 20:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Otu ụbọchị, ka ọ nọ nʼụlọnsọ ukwu na-ezi ndị mmadụ ihe na-ekwusakwa oziọma. Ndịisi nchụaja, na ndị ozizi iwu na ndị okenye bịakwutere ya.

Luke 20:1 in English

Luke 20:1 · Berean Standard Bible

One day as Jesus was teaching the people in the temple courts * and proclaiming the gospel, the chief priests and scribes, together with the elders, came up to Him.

Context

1Otu ụbọchị, ka ọ nọ nʼụlọnsọ ukwu na-ezi ndị mmadụ ihe na-ekwusakwa oziọma. Ndịisi nchụaja, na ndị ozizi iwu na ndị okenye bịakwutere ya. 2Ha sịrị ya, “Gwa anyị, olee ikike i ji na-eme ihe ndị a niile? Onye nyekwara gị ikike a?” 3Ọ zara ha sị, “Aga m ajụkwa unu otu ajụjụ. Gwanụ m,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.