Native Bible

Luke 2:51 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, o sooro ha laghachi Nazaret ma na-erubekwara ha isi. Ma nne ya dobere ihe ndị a niile nʼobi ya.

Luke 2:51 in English

Luke 2:51 · Berean Standard Bible

Then He went down to Nazareth with them and was obedient to them. But His mother treasured up all these things in her heart.

Context

49Ọ jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji na-achọ m? Unu amaghị na aghaghị m ịnọ nʼụlọ Nna m?” 50Ma ha aghọtaghị ihe ọ gwara ha. 51Mgbe ahụ, o sooro ha laghachi Nazaret ma na-erubekwara ha isi. Ma nne ya dobere ihe ndị a niile nʼobi ya. 52Jisọs na-aga nʼihu nʼamamihe na ogologo, ya na ihuọma nʼebe Chineke na nke mmadụ nọ. 2:1 Ụwa dum na-ekwu maka Rom mgbe ochie maọbụ mba niile ndị Rom na-achị. 2:8 Ndị ọzụzụ atụrụ Maọbụ, ndị na-elekọta atụrụ. 2:23 Ọpụ 13:2,12 2:24 Lev 12:8 2:42 Ọ bụ naanị Luk dere banyere Jisọs isonyere ndị mụrụ ya gaa maka mmemme a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.