Native Bible

Luke 2:49 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji na-achọ m? Unu amaghị na aghaghị m ịnọ nʼụlọ Nna m?”

Luke 2:49 in English

Luke 2:49 · Berean Standard Bible

“Why were you looking for Me?” He asked. “Did you not know that I had to be in My Father’s house *?”

Context

47Nghọta na ọsịsa ya juru ndị niile nụrụ okwu ya anya. 48Mgbe ndị mụrụ ya hụrụ ya, ọ tụrụ ha nʼanya, ma nne ya sịrị ya, “Nwa m, gịnị mere i ji mesoo anyị mmeso dị otu a? Mụ na nna gị nọ na-achọgharị gị?” 49Ọ jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji na-achọ m? Unu amaghị na aghaghị m ịnọ nʼụlọ Nna m?” 50Ma ha aghọtaghị ihe ọ gwara ha. 51Mgbe ahụ, o sooro ha laghachi Nazaret ma na-erubekwara ha isi. Ma nne ya dobere ihe ndị a niile nʼobi ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.