Luk 2:47
Luke 2:47 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nghọta na ọsịsa ya juru ndị niile nụrụ okwu ya anya.
Luke 2:47 in English
Luke 2:47 · Berean Standard Bible
And all who heard Him were astounded at His understanding and His answers.
Context
45Ma mgbe ha na-ahụghị ya, ha laghachiri Jerusalem na-achọkwa ya. 46Ka ụbọchị atọ gasịrị, ha hụrụ ya nʼụlọnsọ ukwu ebe ọ nọdụrụ nʼetiti ndị ode akwụkwọ, na-ege ha ntị na-ajụkwa ha ajụjụ. 47Nghọta na ọsịsa ya juru ndị niile nụrụ okwu ya anya. 48Mgbe ndị mụrụ ya hụrụ ya, ọ tụrụ ha nʼanya, ma nne ya sịrị ya, “Nwa m, gịnị mere i ji mesoo anyị mmeso dị otu a? Mụ na nna gị nọ na-achọgharị gị?” 49Ọ jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji na-achọ m? Unu amaghị na aghaghị m ịnọ nʼụlọ Nna m?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.