Native Bible

Luke 2:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka ụbọchị atọ gasịrị, ha hụrụ ya nʼụlọnsọ ukwu ebe ọ nọdụrụ nʼetiti ndị ode akwụkwọ, na-ege ha ntị na-ajụkwa ha ajụjụ.

Luke 2:46 in English

Luke 2:46 · Berean Standard Bible

Finally, after three days they found Him in the temple courts, sitting among the teachers, listening to them and asking them questions.

Context

44Ha chere na o sonyere nʼetiti njem. Ha gara ije otu ụbọchị tupu ha a malite ịchọ ya nʼetiti ndị ikwu na ibe, na ndị enyi ha. 45Ma mgbe ha na-ahụghị ya, ha laghachiri Jerusalem na-achọkwa ya. 46Ka ụbọchị atọ gasịrị, ha hụrụ ya nʼụlọnsọ ukwu ebe ọ nọdụrụ nʼetiti ndị ode akwụkwọ, na-ege ha ntị na-ajụkwa ha ajụjụ. 47Nghọta na ọsịsa ya juru ndị niile nụrụ okwu ya anya. 48Mgbe ndị mụrụ ya hụrụ ya, ọ tụrụ ha nʼanya, ma nne ya sịrị ya, “Nwa m, gịnị mere i ji mesoo anyị mmeso dị otu a? Mụ na nna gị nọ na-achọgharị gị?”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.