Luk 2:52
Luke 2:52 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jisọs na-aga nʼihu nʼamamihe na ogologo, ya na ihuọma nʼebe Chineke na nke mmadụ nọ. 2:1 Ụwa dum na-ekwu maka Rom mgbe ochie maọbụ mba niile ndị Rom na-achị. 2:8 Ndị ọzụzụ atụrụ Maọbụ, ndị na-elekọta atụrụ. 2:23 Ọpụ 13:2,12 2:24 Lev 12:8 2:42 Ọ bụ naanị Luk dere banyere Jisọs isonyere ndị mụrụ ya gaa maka mmemme a.
Luke 2:52 in English
Luke 2:52 · Berean Standard Bible
And Jesus grew in wisdom and stature, and in favor with God and man.
Context
50Ma ha aghọtaghị ihe ọ gwara ha. 51Mgbe ahụ, o sooro ha laghachi Nazaret ma na-erubekwara ha isi. Ma nne ya dobere ihe ndị a niile nʼobi ya. 52Jisọs na-aga nʼihu nʼamamihe na ogologo, ya na ihuọma nʼebe Chineke na nke mmadụ nọ.
2:1 Ụwa dum na-ekwu maka Rom mgbe ochie maọbụ mba niile ndị Rom na-achị.
2:8 Ndị ọzụzụ atụrụ Maọbụ, ndị na-elekọta atụrụ.
2:23 Ọpụ 13:2,12
2:24 Lev 12:8
2:42 Ọ bụ naanị Luk dere banyere Jisọs isonyere ndị mụrụ ya gaa maka mmemme a.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.