Luk 18:41
Luke 18:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị?” Ọ sịrị, “Onyenwe anyị, ka e mee ka m hụ ụzọ ọzọ.”
Luke 18:41 in English
Luke 18:41 · Berean Standard Bible
“What do you want Me to do for you?” “Lord,” he said, “let me see again.”
Context
39Ndị bu ụzọ baara ya mba ka o mechie ọnụ. Ma o tisiri mkpu ike sị, “Nwa Devid, meere m ebere!” 40Jisọs kwụsịrị, nye iwu ka a kpọtara ya nwoke ahụ. Mgbe o rutere nso, ọ jụrụ ya, 41“Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị?”
Ọ sịrị, “Onyenwe anyị, ka e mee ka m hụ ụzọ ọzọ.” 42Jisọs sịrị ya, “Hụ ụzọ, okwukwe gị agwọọla gị.” 43Ngwangwa, o bidoro ịhụ ụzọ ma soro Jisọs, na-etokwa Chineke. Ndị mmadụ niile, mgbe ha hụrụ ya tokwara Chineke.
18:20 Ọpụ 20:12-16; Dit 5:16-20
18:28 Ihe niile gbasara ezinaụlọ anyị
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.