Luk 18:42
Luke 18:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jisọs sịrị ya, “Hụ ụzọ, okwukwe gị agwọọla gị.”
Luke 18:42 in English
Luke 18:42 · Berean Standard Bible
“Receive your sight!” Jesus replied. “Your faith has healed you.”
Context
40Jisọs kwụsịrị, nye iwu ka a kpọtara ya nwoke ahụ. Mgbe o rutere nso, ọ jụrụ ya, 41“Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị?”
Ọ sịrị, “Onyenwe anyị, ka e mee ka m hụ ụzọ ọzọ.” 42Jisọs sịrị ya, “Hụ ụzọ, okwukwe gị agwọọla gị.” 43Ngwangwa, o bidoro ịhụ ụzọ ma soro Jisọs, na-etokwa Chineke. Ndị mmadụ niile, mgbe ha hụrụ ya tokwara Chineke.
18:20 Ọpụ 20:12-16; Dit 5:16-20
18:28 Ihe niile gbasara ezinaụlọ anyị
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.