Luk 18:43
Luke 18:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ngwangwa, o bidoro ịhụ ụzọ ma soro Jisọs, na-etokwa Chineke. Ndị mmadụ niile, mgbe ha hụrụ ya tokwara Chineke. 18:20 Ọpụ 20:12-16; Dit 5:16-20 18:28 Ihe niile gbasara ezinaụlọ anyị
Luke 18:43 in English
Luke 18:43 · Berean Standard Bible
Immediately he received his sight and followed Jesus, glorifying God. And all the people who saw this gave praise to God.
Context
41“Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị?”
Ọ sịrị, “Onyenwe anyị, ka e mee ka m hụ ụzọ ọzọ.” 42Jisọs sịrị ya, “Hụ ụzọ, okwukwe gị agwọọla gị.” 43Ngwangwa, o bidoro ịhụ ụzọ ma soro Jisọs, na-etokwa Chineke. Ndị mmadụ niile, mgbe ha hụrụ ya tokwara Chineke.
18:20 Ọpụ 20:12-16; Dit 5:16-20
18:28 Ihe niile gbasara ezinaụlọ anyị
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.