Levitikọs 7:28
Leviticus 7:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị gwakwara Mosis sị,
Leviticus 7:28 in English
Leviticus 7:28 · Berean Standard Bible
Then the LORD said to Moses,
Context
26Ọzọkwa, unu erila ọbara nnụnụ maọbụ nke anụmanụ nʼebe ọbụla unu bi.* 27Onye ọbụla riri ọbara ka a ga-ekewapụ site nʼetiti ndị ya.’ ” 28Onyenwe anyị gwakwara Mosis sị, 29“Gwa ụmụ Izrel okwu sị ha, ‘Onye ọbụla wetaara Onyenwe anyị onyinye aja udo aghaghị iweta ụfọdụ nʼime onyinye ahụ dịka onyinye pụrụ iche nye Onyenwe anyị. 30Ha ga-eji aka ha chee onyinye nsure ọkụ ahụ nʼihu Onyenwe anyị. Ha ga-eweta abụba ahụ, ya na obi anụ, fufee obi anụ ahụ nʼihu Onyenwe anyị dịka aja mfufe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.