Native Bible

Leviticus 7:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọzọkwa, unu erila ọbara nnụnụ maọbụ nke anụmanụ nʼebe ọbụla unu bi.*

Leviticus 7:26 in English

Leviticus 7:26 · Berean Standard Bible

You must not eat the blood of any bird or animal in any of your dwellings.

Context

24Abụba anụ ọbụla nwụrụ anwụ maọbụ nke anụ ọhịa gburu adịghị mma oriri. E nwere ike jiri ha mee ihe ọzọ. 25A ga-ekewapụ mmadụ ọbụla site nʼetiti ndị ya, bụ onye na-eri abụba anụmanụ nke a ga-esite na ya chee onyinye nsure ọkụ nye Onyenwe anyị. 26Ọzọkwa, unu erila ọbara nnụnụ maọbụ nke anụmanụ nʼebe ọbụla unu bi.* 27Onye ọbụla riri ọbara ka a ga-ekewapụ site nʼetiti ndị ya.’ ” 28Onyenwe anyị gwakwara Mosis sị,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.