Native Bible

Leviticus 7:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye ọbụla riri ọbara ka a ga-ekewapụ site nʼetiti ndị ya.’ ”

Leviticus 7:27 in English

Leviticus 7:27 · Berean Standard Bible

If anyone eats blood, that person must be cut off from his people.’”

Context

25A ga-ekewapụ mmadụ ọbụla site nʼetiti ndị ya, bụ onye na-eri abụba anụmanụ nke a ga-esite na ya chee onyinye nsure ọkụ nye Onyenwe anyị. 26Ọzọkwa, unu erila ọbara nnụnụ maọbụ nke anụmanụ nʼebe ọbụla unu bi.* 27Onye ọbụla riri ọbara ka a ga-ekewapụ site nʼetiti ndị ya.’ ” 28Onyenwe anyị gwakwara Mosis sị, 29“Gwa ụmụ Izrel okwu sị ha, ‘Onye ọbụla wetaara Onyenwe anyị onyinye aja udo aghaghị iweta ụfọdụ nʼime onyinye ahụ dịka onyinye pụrụ iche nye Onyenwe anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.