Levitikọs 22:32
Leviticus 22:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu emekwala ka aha m ghara ịdị nsọ. A ga-edo aha m nsọ nʼetiti ụmụ Izrel, nʼihi na abụ m Onyenwe anyị onye na-edo unu nsọ.
Leviticus 22:32 in English
Leviticus 22:32 · Berean Standard Bible
You must not profane My holy name. I must be acknowledged as holy among the Israelites. I am the LORD who sanctifies you,
Context
30Riekwanụ anụ aja ahụ nʼotu ụbọchị ahụ, ka ọ hapụ ịfọdụ ruo echi ya. Abụ m Onyenwe anyị. 31“Unu ga-edebe iwu m ndị a niile, mee ha nʼihi na abụ m Onyenwe anyị. 32Unu emekwala ka aha m ghara ịdị nsọ. A ga-edo aha m nsọ nʼetiti ụmụ Izrel, nʼihi na abụ m Onyenwe anyị onye na-edo unu nsọ. 33Ọ bụ m kpọpụtara unu site nʼala Ijipt ka m bụrụ Chineke unu. Abụ m Onyenwe anyị.”
22:8 Ọpụ 22:31
22:13 Nke a bụ onye ọbịa maọbụ onye ala ọzọ
22:23 Lev 3:6
22:28 Dit 22:6-7
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.