Native Bible

Leviticus 22:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Unu ga-edebe iwu m ndị a niile, mee ha nʼihi na abụ m Onyenwe anyị.

Leviticus 22:31 in English

Leviticus 22:31 · Berean Standard Bible

You are to keep My commandments and practice them. I am the LORD.

Context

29“Mgbe unu na-achụrụ Onyenwe anyị aja ekele, chụọnụ ya nʼụzọ ahụ a ga-anabata ya. 30Riekwanụ anụ aja ahụ nʼotu ụbọchị ahụ, ka ọ hapụ ịfọdụ ruo echi ya. Abụ m Onyenwe anyị. 31“Unu ga-edebe iwu m ndị a niile, mee ha nʼihi na abụ m Onyenwe anyị. 32Unu emekwala ka aha m ghara ịdị nsọ. A ga-edo aha m nsọ nʼetiti ụmụ Izrel, nʼihi na abụ m Onyenwe anyị onye na-edo unu nsọ. 33Ọ bụ m kpọpụtara unu site nʼala Ijipt ka m bụrụ Chineke unu. Abụ m Onyenwe anyị.” 22:8 Ọpụ 22:31 22:13 Nke a bụ onye ọbịa maọbụ onye ala ọzọ 22:23 Lev 3:6 22:28 Dit 22:6-7

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.