Native Bible

Leviticus 11:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ụgbala, utù dị iche iche, nnụnụ ọdụ nta* na ụsụ.

Leviticus 11:19 in English

Leviticus 11:19 · Berean Standard Bible

the stork, any kind of heron, the hoopoe, and the bat.

Context

17okwukwu nta, komorant na okwukwu ukwu, 18okwukwu nwere mpi, okwolo na udele, 19ụgbala, utù dị iche iche, nnụnụ ọdụ nta* na ụsụ. 20“ ‘Ụmụ ahụhụ niile na-efe efe nke na-aga ije nʼụkwụ anọ bụ ihe rụrụ arụ nye unu, unu agaghị eri ya. 21Ma e nwere ụfọdụ ụmụ ahụhụ na-efe efe nke na-aga ije nʼụkwụ anọ ndị unu nwere ike iri: ndị a bụ ndị nwere ogwe ụkwụ nke ha ji na-awụ awụ nʼala,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.