Native Bible

Leviticus 11:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

okwukwu nwere mpi, okwolo na udele,

Leviticus 11:18 in English

Leviticus 11:18 · Berean Standard Bible

the white owl, the desert owl, the osprey,

Context

16enyi nnụnụ, egbe abalị, nnụnụ oke osimiri na egbe dị iche iche, 17okwukwu nta, komorant na okwukwu ukwu, 18okwukwu nwere mpi, okwolo na udele, 19ụgbala, utù dị iche iche, nnụnụ ọdụ nta* na ụsụ. 20“ ‘Ụmụ ahụhụ niile na-efe efe nke na-aga ije nʼụkwụ anọ bụ ihe rụrụ arụ nye unu, unu agaghị eri ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.