Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Họlọn, Debịa,

Joshua 21:15 in English

Context

13Ya mere, ụmụ ụmụ Erọn, onye nchụaja, ka e kenyere obodo Hebrọn, nke bụkwa obodo mgbaba, kenyekwa ha obodo ndị a: Libna, 14Jatịa, Eshtemoa, 15Họlọn, Debịa, 16Ain, Juta na Bet-Shemesh. E nyekwara ha ala niile gbara obodo ndị a gburugburu ka ọ bụrụ ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. Ya mere, ọ bụ obodo itoolu ka e si nʼala ebo Juda na Simiọn kenye ha. 17Ebo Benjamin nyere ha obodo anọ ndị a, Gibiọn, Geba,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.