Joshua 21:16
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ain, Juta na Bet-Shemesh. E nyekwara ha ala niile gbara obodo ndị a gburugburu ka ọ bụrụ ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. Ya mere, ọ bụ obodo itoolu ka e si nʼala ebo Juda na Simiọn kenye ha.
Joshua 21:16 in English
Joshua 21:16 · Berean Standard Bible
Ain, Juttah, and Beth-shemesh—nine cities from these two tribes, together with their pasturelands.
Context
14Jatịa, Eshtemoa, 15Họlọn, Debịa, 16Ain, Juta na Bet-Shemesh. E nyekwara ha ala niile gbara obodo ndị a gburugburu ka ọ bụrụ ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. Ya mere, ọ bụ obodo itoolu ka e si nʼala ebo Juda na Simiọn kenye ha. 17Ebo Benjamin nyere ha obodo anọ ndị a,
Gibiọn, Geba, 18Anatot, Almon na ala dị ya gburugburu ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri, bụ obodo anọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.