Joshua 19:46
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Me-Jakọn na Rakọn, obodo dị nʼoke ala, na ncherita ihu Jopa.
Joshua 19:46 in English
Joshua 19:46 · Berean Standard Bible
Me-jarkon, and Rakkon, including the territory across from Joppa.
Context
44Elteke, Gibeton, Baalat, 45Jehud, Bene-Berak, Gat Rimọn, 46Me-Jakọn na Rakọn, obodo dị nʼoke ala, na ncherita ihu Jopa. 47Mgbe oke ala ụmụ Dan ketara sitere nʼaka ha pụọ. Ha gara buso obodo Leshem agha merie ha, were mma agha tigbuo ndị niile bi nʼime ya, bichie ya. Ha kpọrọ obodo ahụ Dan, nke bụ aha nna nna ha ochie. 48Obodo ndị a na obodo nta ha bụ ihe nketa ebo Dan nwetara dịka ikwu ha si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.