Joshua 19:45
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jehud, Bene-Berak, Gat Rimọn,
Joshua 19:45 in English
Joshua 19:45 · Berean Standard Bible
Jehud, Bene-berak, Gath-rimmon,
Context
43Elọn, Timna, Ekrọn, 44Elteke, Gibeton, Baalat, 45Jehud, Bene-Berak, Gat Rimọn, 46Me-Jakọn na Rakọn, obodo dị nʼoke ala, na ncherita ihu Jopa. 47Mgbe oke ala ụmụ Dan ketara sitere nʼaka ha pụọ. Ha gara buso obodo Leshem agha merie ha, were mma agha tigbuo ndị niile bi nʼime ya, bichie ya. Ha kpọrọ obodo ahụ Dan, nke bụ aha nna nna ha ochie.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.