Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O sitekwara Betel (ya bụ Luz), gafee ruo Atarọt, ebe ndị Akai bi.

Joshua 16:2 in English

Joshua 16:2 · Berean Standard Bible

It went on from Bethel (that is, Luz)* and proceeded to the border of the Archites in Ataroth.

Context

1Ala e kenyere ụmụ ụmụ Josef bidoro nʼosimiri Jọdan nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ Jeriko gbatịrị ruo nʼọzara. O sitere na Jeriko gbagoo ala ugwu ugwu ahụ, ruokwa Betel. 2O sitekwara Betel (ya bụ Luz), gafee ruo Atarọt, ebe ndị Akai bi. 3Site nʼebe ahụ, ọ gbatịrị nʼakụkụ ọdịda anyanwụ rute ala ndị Jaflet, ruo ala mgbada mgbada Bet-Horon. O si nʼebe ahụ ruo Gaza, tutu kwụsị nʼosimiri Mediterenịa. 4Ụmụ Josef bụ Ifrem, na Manase nwetara ihe nketa ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.