Joshua 16:4
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Josef bụ Ifrem, na Manase nwetara ihe nketa ha.
Joshua 16:4 in English
Joshua 16:4 · Berean Standard Bible
So Ephraim and Manasseh, the sons of Joseph, received their inheritance.
Context
2O sitekwara Betel (ya bụ Luz), gafee ruo Atarọt, ebe ndị Akai bi. 3Site nʼebe ahụ, ọ gbatịrị nʼakụkụ ọdịda anyanwụ rute ala ndị Jaflet, ruo ala mgbada mgbada Bet-Horon. O si nʼebe ahụ ruo Gaza, tutu kwụsị nʼosimiri Mediterenịa. 4Ụmụ Josef bụ Ifrem, na Manase nwetara ihe nketa ha. 5Ndị a bụ ala nke ikwu dị iche iche dị nʼebo Ifrem nwetara.
Oke ala ha nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ malitere nʼAtarọt-Ada. Site nʼebe ahụ, o ruru nʼakụkụ elu elu Bet-Horon; 6sitekwa nʼebe ahụ ruo nʼosimiri Mediterenịa. Oke ala ha nʼakụkụ ugwu malitere na Mikmetat, gafee nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ruo Taanat Shaịlo, gafee ya ruo na Janoa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.