Joshua 15:49
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dana, Kiriat-Sana (ya bụ Debịa),
Joshua 15:49 in English
Joshua 15:49 · Berean Standard Bible
Dannah, Kiriath-sannah (that is, Debir),
Context
47Ma Ashdọd nʼonwe ya, na ụmụ obodo nta ya niile, na Gaza na obodo nta ya niile, ruo nʼiyi Ijipt, na ruo nʼoke osimiri Mediterenịa. 48Ha nwetakwara ala ndị dị nʼugwu ugwu bụ,
Shamia, Jatịa, Sokoh, 49Dana, Kiriat-Sana (ya bụ Debịa), 50Anab, Eshtemo, Anim, 51Goshen, Họlọn na Gailo, ha niile dị obodo iri na otu tinyere obodo nta ha niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.