Joshua 15:48
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha nwetakwara ala ndị dị nʼugwu ugwu bụ, Shamia, Jatịa, Sokoh,
Joshua 15:48 in English
Joshua 15:48 · Berean Standard Bible
These were in the hill country: Shamir, Jattir, Socoh,
Context
46Ọ bụ ha nwekwa obodo niile dị nʼakụkụ ọdịda anyanwụ Ekrọn, ndị dị nso nso Ashdọd, na obodo nta niile dị ha nso. 47Ma Ashdọd nʼonwe ya, na ụmụ obodo nta ya niile, na Gaza na obodo nta ya niile, ruo nʼiyi Ijipt, na ruo nʼoke osimiri Mediterenịa. 48Ha nwetakwara ala ndị dị nʼugwu ugwu bụ,
Shamia, Jatịa, Sokoh, 49Dana, Kiriat-Sana (ya bụ Debịa), 50Anab, Eshtemo, Anim,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.