Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Goshen, Họlọn na Gailo, ha niile dị obodo iri na otu tinyere obodo nta ha niile.

Joshua 15:51 in English

Joshua 15:51 · Berean Standard Bible

Goshen, Holon, and Giloh—eleven cities, along with their villages.

Context

49Dana, Kiriat-Sana (ya bụ Debịa), 50Anab, Eshtemo, Anim, 51Goshen, Họlọn na Gailo, ha niile dị obodo iri na otu tinyere obodo nta ha niile. 52Obodo ndị ọzọ bụ Arab, Duma, Eshan, 53Janim, Bet-Tapụọa, Afeka,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.