Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Keila, Akzib na Maresha. Ha niile dị obodo itoolu, tinyekwara obodo nta ha niile.

Joshua 15:44 in English

Joshua 15:44 · Berean Standard Bible

Keilah, Achzib, and Mareshah—nine cities, along with their villages.

Context

42Libna, Eta, Ashan 43Ifta, Ashna, Nezib, 44Keila, Akzib na Maresha. Ha niile dị obodo itoolu, tinyekwara obodo nta ha niile. 45Ha ketakwara Ekrọn, na obodo nta ya niile. 46Ọ bụ ha nwekwa obodo niile dị nʼakụkụ ọdịda anyanwụ Ekrọn, ndị dị nso nso Ashdọd, na obodo nta niile dị ha nso.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.