Joshua 15:45
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha ketakwara Ekrọn, na obodo nta ya niile.
Joshua 15:45 in English
Joshua 15:45 · Berean Standard Bible
Ekron, with its towns and villages;
Context
43Ifta, Ashna, Nezib, 44Keila, Akzib na Maresha. Ha niile dị obodo itoolu, tinyekwara obodo nta ha niile. 45Ha ketakwara Ekrọn, na obodo nta ya niile. 46Ọ bụ ha nwekwa obodo niile dị nʼakụkụ ọdịda anyanwụ Ekrọn, ndị dị nso nso Ashdọd, na obodo nta niile dị ha nso. 47Ma Ashdọd nʼonwe ya, na ụmụ obodo nta ya niile, na Gaza na obodo nta ya niile, ruo nʼiyi Ijipt, na ruo nʼoke osimiri Mediterenịa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.