Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Libna, Eta, Ashan

Joshua 15:42 in English

Context

40Kabọn, Laamam, Kitlish, 41Gederọt, Bet-Dagọn, Naama na Makeda. Obodo ndị a dị iri na isii, tinyekwara obodo nta ha. Ndị Juda ketakwara: 42Libna, Eta, Ashan 43Ifta, Ashna, Nezib, 44Keila, Akzib na Maresha. Ha niile dị obodo itoolu, tinyekwara obodo nta ha niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.