Joshua 10:43
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Emesịa, Joshua na ndị Izrel niile laghachiri nʼọmụma ụlọ ikwu ha dị na Gilgal. 10:6 Ọgbụgba ndụ ahụ dị nʼetiti ụmụ Izrel na ndị Gibiọn, pụtara na Joshua ga na-enyere ha aka, nʼoge ọbụla e nwere ndị bịara ibuso ha agha. 10:41 Ka anyị ghara iche na Goshen nke a, bụ otu ihe ya na nke ahụ dị nʼakụkụ mmiri nʼala Ijipt, nke a dị ndịda ala Palestia. Jos 11:16; 15:51
Joshua 10:43 in English
Joshua 10:43 · Berean Standard Bible
Then Joshua returned with all Israel to the camp at Gilgal.
Context
41Joshua tigburu ha niile site na Kadesh Banea ruo Gaza, sitekwa na Goshen* ruo Gibiọn. 42Eze ndị a niile, na ala ha niile, ka Joshua meriri nʼotu oge ibu agha, nʼihi na Onyenwe anyị, Chineke Izrel na-alụrụ Izrel agha. 43Emesịa, Joshua na ndị Izrel niile laghachiri nʼọmụma ụlọ ikwu ha dị na Gilgal.
10:6 Ọgbụgba ndụ ahụ dị nʼetiti ụmụ Izrel na ndị Gibiọn, pụtara na Joshua ga na-enyere ha aka, nʼoge ọbụla e nwere ndị bịara ibuso ha agha.
10:41 Ka anyị ghara iche na Goshen nke a, bụ otu ihe ya na nke ahụ dị nʼakụkụ mmiri nʼala Ijipt, nke a dị ndịda ala Palestia. Jos 11:16; 15:51
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.