Native Bible

Joel 3:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m ahapụ ịbọ ọbọ ọbara ha? Mba, agaghị m agụnye onye ikpe maara dịka onye ikpe na-amaghị. Nʼihi na Onyenwe anyị bi na Zayọn.” 3:2 Ihe aha a pụtara bụ, onyenwe anyị na-ekpe ikpe 3:5 Maọbụ, ụlọ ukwu unu

Joel 3:21 in English

Joel 3:21 · Berean Standard Bible

For I will avenge their blood, which I have not yet avenged.*” For the LORD dwells in Zion.

Context

19Ma Ijipt ga-atọgbọrọ nʼefu, Edọm ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe, nʼihi ihe ike ha mere ndị Juda, bụ ndị ha kwafuru ọbara ndị aka ha dị ọcha nʼala ha. 20Ma Juda ga-abụ ebe mmadụ ga-ebi ruo mgbe ebighị ebi. A ga-ebikwa na Jerusalem nʼọgbọ niile. 21Aga m ahapụ ịbọ ọbọ ọbara ha? Mba, agaghị m agụnye onye ikpe maara dịka onye ikpe na-amaghị. Nʼihi na Onyenwe anyị bi na Zayọn.” 3:2 Ihe aha a pụtara bụ, onyenwe anyị na-ekpe ikpe 3:5 Maọbụ, ụlọ ukwu unu

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.