Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ na-enugharịkwa ụwa site na ntọala ya, mee ka ogidi ya maa jijiji.

Job 9:6 in English

Job 9:6 · Berean Standard Bible

He shakes the earth from its place, so that its foundations tremble.

Context

4Amamihe ya dị ukwuu, ike ya sara mbara, onye guzogidere ya ma hapụ imerụ ahụ? 5Ọ na-enugharị ugwu ukwu ma ha adịghị ama nke a, na-akwatụ ha nʼiwe ya. 6Ọ na-enugharịkwa ụwa site na ntọala ya, mee ka ogidi ya maa jijiji. 7Ọ na-agwa anyanwụ okwu mee ka ọ kwụsị ịcha; ọ na-emenyụ ìhè kpakpando na-enye. 8Naanị ya gbasara mbara eluigwe, ọ na-agakwa ije nʼelu ebili mmiri nke oke osimiri.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.