Job 7:13
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe m chere na ihe ndina m ga-akasị m obi, maọbụ na oche izuike m ga-ewepụ ntamu m,
Job 7:13 in English
Job 7:13 · Berean Standard Bible
When I think my bed will comfort me and my couch will ease my complaint,
Context
11“Ya mere agaghị m emechi ọnụ;
aga m ekwupụta nʼihi ihe mgbu dị m nʼime mmụọ.
Aga m eme mkpesa nʼihi ihe ilu dị m nʼobi. 12A bụ m oke osimiri, maọbụ anụ ukwu dị nʼogbu osimiri,
nke mere i ji eche m nche? 13Mgbe m chere na ihe ndina m ga-akasị m obi,
maọbụ na oche izuike m ga-ewepụ ntamu m, 14nʼagbanyeghị na ị na-eji nrọ menye m egwu
werekwa ịhụ ọhụ mee ka m maa jijiji, 15ya mere, ahọrọ m ị bụ onye a tọgburu atọgbu na ọnwụ,
karịa inwe ụdị ahụ m nke a.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.