Job 7:15
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ya mere, ahọrọ m ị bụ onye a tọgburu atọgbu na ọnwụ, karịa inwe ụdị ahụ m nke a.
Job 7:15 in English
Job 7:15 · Berean Standard Bible
so that I would prefer strangling and death over my life in this body.
Context
13Mgbe m chere na ihe ndina m ga-akasị m obi,
maọbụ na oche izuike m ga-ewepụ ntamu m, 14nʼagbanyeghị na ị na-eji nrọ menye m egwu
werekwa ịhụ ọhụ mee ka m maa jijiji, 15ya mere, ahọrọ m ị bụ onye a tọgburu atọgbu na ọnwụ,
karịa inwe ụdị ahụ m nke a. 16Ana m asọ ndụ m oyi; agaghị m adị ndụ ruo ebighị ebi.
Nʼihi ya, hapụ m ka m nọọrọ onwe m, nʼihi na ụbọchị ndụ m enweghị isi. 17“Gịnị ka mmadụ bụ i ji na-agụ ya dịka ihe,
i ji na-elenye anya nʼihe gbasara ya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.