Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kwụsịnụ ihe unu na-eme. Unu abụla ndị na-eme ihe na-ezighị ezi, tuleenụ ihe unu na-eme, nʼihi na ezi omume m ka guzosiri ike.

Job 6:29 in English

Job 6:29 · Berean Standard Bible

Reconsider; do not be unjust. Reconsider, for my righteousness is at stake.

Context

27Unu nwere ike ife nza nʼisi onye na-enweghị nna, ma refukwaa enyi unu. 28“Lezie m anya nke ọma, ọ dị unu ka m nwere ike ilegide unu anya gwa unu okwu ụgha? 29Kwụsịnụ ihe unu na-eme. Unu abụla ndị na-eme ihe na-ezighị ezi, tuleenụ ihe unu na-eme, nʼihi na ezi omume m ka guzosiri ike. 30Ọ dị ihe ọjọọ si nʼegbugbere ọnụ m abụọ pụta? Ọ bụ na ọnụ m apụghị ịchọpụta nzube iro? 6:10 Maọbụ, nwekwa ọṅụ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.