Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Unu nwere ike ife nza nʼisi onye na-enweghị nna, ma refukwaa enyi unu.

Job 6:27 in English

Job 6:27 · Berean Standard Bible

You would even cast lots for an orphan and barter away your friend.

Context

25Eziokwu na-egbu mgbu nʼobi! Ma gịnị ka ịrụ ụka unu na-ewepụta? 26Ị chọrọ idozi okwu ọnụ m? Si otu a mee ka okwu onye ike gwụrụ ghọọ ikuku efu? 27Unu nwere ike ife nza nʼisi onye na-enweghị nna, ma refukwaa enyi unu. 28“Lezie m anya nke ọma, ọ dị unu ka m nwere ike ilegide unu anya gwa unu okwu ụgha? 29Kwụsịnụ ihe unu na-eme. Unu abụla ndị na-eme ihe na-ezighị ezi, tuleenụ ihe unu na-eme, nʼihi na ezi omume m ka guzosiri ike.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.