Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Job zara sị:

Job 6:1 in English

Context

1Mgbe ahụ, Job zara sị: 2“A sịkwarị na a pụrụ ịtụ ihe mgbu m ya na nhụju anya m niile nʼelu nʼihe ọtụtụ! 3Ọ ghaghị ịdị arọ karịa aja dị nʼọnụ mmiri ọtụtụ osimiri, nke mere okwu m ji ada ike ike.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.