Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Job zara Onyenwe anyị sị:

Job 42:1 in English

Job 42:1 · Berean Standard Bible

Then Job replied to the LORD:

Context

1Mgbe ahụ, Job zara Onyenwe anyị sị: 2“Amara m na ị pụrụ ime ihe niile; ọ dịghị atụmatụ gị nke a pụrụ ikposa. 3Ị jụrụ sị, ‘Onye bụ onye nke a ji okwu ihe ọmụma na-adịghị na ya na-eme ka atụmatụ m ghara ịpụta ihe?’ Nʼezie, ekwuru m banyere ihe ndị m na-aghọtaghị, ihe ndị dị oke ebube karịa m ịmata.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.